WAEC GCE – IGBO

IGBO OBJ:
1-10: BBCCDAACDD
11-20: BBCBABCCDC
21-30: DCCAAABDCC
31-40: BCDAABDBDB
41-50: CCBAADACCB

=========

(2a)
Ndapu udaume bu opupu otu udaume na mkpoputa udaume abuo nokotara onu. a na- enwe ndapu udaume na o buru na etinyeghi otu n’ime udaume di na njikota okwu

(2b)
Omumaatu ndapu udaume:
(i) Nwa + oke = nwoke
(ii) Uso + ekwu = usekwu
(iii) Ama + uche = Amuche
(iv) Elu + igwe = Eligwe
(v) Eze + udu = Ezudu

===========

(4)
(i) Rikom elu (‘) – Nke a bu akara edemede eji egosiputa na on were mkpuru edemede e wepuru na mkpuruokwu.
(ii) Rikom ngwu(“”) – Nke a bu akara eji egosiputa okwu si n’onu mmadu puta kpomkwem n’agbakwuyeghi okwu ozo ma obu wepu okwu obula na ya
(iii) Kpomkpom (:) – Nke a bu akara edemede na egosiputa na o nwere okwu ndi ozo ga esota ya n’ azu.

(iv) Akaramkpu (!) bu akara edemede eji amata na okwu e kwuru bu na mkpu ka e tiri ya.

(v) Kpom (.)- Kpom bu akara edemede na- egosi mgbe ahiriokwu biara na njedebe.
(Vi) Akara ajuju (?) – Akara ajuju bu akara na- egosi ebe a juru ajuju na ahiriokwu.

===========

IGBO:
(12a)
(i) Dibia mkporogwu na mkpaakwukwo
(ii) Dibia afa
(iii) Dibia aja

(12bi)
Dibia mkporogwu na mkpaakwukwo:
(i) Ha na-aru ogwu site na mkporogwu na akwukwo eji agwo oria
(ii) Ha na-agwo nsi
(iii) Ha na-agwo ara

(12bii)
Dibia afa:
(i) Ha na-ezi ndi mmadu ozi ndi nwuru anwu ziri
(ii) Ha na- agba afa
(iii) Ha na-achupu kwa ndi mmadu ajo mmuo

(12biii)
Dibia aja:
(i) Ha na-achu aja dibia afa kwuru ka achuo
(ii) Ha na-achu aja iji jide onye na-ata amosu
(iii) Ha na-achu aja iji choputa onye loro mmadu uwa

(12c)
(i) Oji
(ii) Nzu
(iii) Ogene
(iv) Mbe
(v) Ugbene okuko
(vi) Ewu
=============

KEEP REFRESH THIS PAGE EVERY 5MINS